Popu Leo XIV anọrọla n'ụka mass mbụ ya na Vatịkan dịka Popu ọhụrụ ụka Katọlik kpọọ oku ka ndị ụka Katọlik niile gbaa mbọ megide enweghị okwukwe. Okwu ya na-abịa otu abalị a họpụtara dịka Popu nke 267 ...